Aịzaya 66:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “N’ihi na dị ka eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ nke m na-eke ga-adịgide n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru, “otú a ka ụmụ unu+ na aha unu ga-adịgide.”+ Matiu 25:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a ga-anwụ ọnwụ ebighị ebi,+ ma ndị ezi omume ga-enweta ndụ ebighị ebi.”+ Mkpughe 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+
22 “N’ihi na dị ka eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ nke m na-eke ga-adịgide n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru, “otú a ka ụmụ unu+ na aha unu ga-adịgide.”+
3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+