Diuterọnọmi 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu ndị a m na-enye gị n’iwu taa ga-adị n’obi gị;+ Abụ Ọma 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke m, ime uche gị na-atọ m ụtọ,+Iwu gị dịkwa n’ime obi m.+ Ndị Hibru 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+
10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+