Esta 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Heman wee kọọrọ ha banyere ịdị ukwuu nke akụnụba+ ya nakwa otú ụmụ ya si dị ọtụtụ+ nakwa ihe niile eze ji mee ka ọ dị ukwuu nakwa otú o si bulie ya elu karịa ndị isi na ndị na-ejere eze ozi.+
11 Heman wee kọọrọ ha banyere ịdị ukwuu nke akụnụba+ ya nakwa otú ụmụ ya si dị ọtụtụ+ nakwa ihe niile eze ji mee ka ọ dị ukwuu nakwa otú o si bulie ya elu karịa ndị isi na ndị na-ejere eze ozi.+