Abụ Ọma 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova ga-abụrụ onye ọ bụla e gburu mmụọ ya ebe dị elu e wusiri ike,+Ebe dị elu e wusiri ike n’oge ahụhụ.+ Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị,+Onye dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-akpọku m, m ga-azakwa ya.+M ga-anọnyere ya n’oge ahụhụ.+M ga-anapụta ya ma bulie ya elu.+ Aịzaya 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, meere anyị amara.+ Olileanya anyị dị n’ebe ị nọ.+ Ghọọ ogwe aka anyị+ kwa ụtụtụ,+ ee, ghọọ nzọpụta anyị n’oge nsogbu.+
9 Jehova ga-abụrụ onye ọ bụla e gburu mmụọ ya ebe dị elu e wusiri ike,+Ebe dị elu e wusiri ike n’oge ahụhụ.+
2 Jehova, biko, meere anyị amara.+ Olileanya anyị dị n’ebe ị nọ.+ Ghọọ ogwe aka anyị+ kwa ụtụtụ,+ ee, ghọọ nzọpụta anyị n’oge nsogbu.+