Abụ Ọma 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ;+Werenụ ike unu niile kpọọ ụbọ akwara, tiekwanụ mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+ Abụ Ọma 113:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 113 Toonụ Jaa!+Nyenụ ya otuto, unu ndị ohu Jehova,+Toonụ aha Jehova.+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+