Abụ Ọma 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Detụnụ Jehova ire ma hụ na ọ dị mma;+Obi ụtọ na-adịrị dimkpa nke gbabara n’ime ya.+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ngọzi na-adịrị dimkpa nke tụkwasịrị Jehova obi, onye Jehova bụ obi ike ya.+