Abụ Ọma 31:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na anụwo m akụkọ ọjọọ nke ọtụtụ ndị na-akọ,+Ụjọ dịkwa n’ebe niile.+Mgbe ha gbakọtara dị ka otu onye imegide m,+Ọ bụ iwepụ mkpụrụ obi m ka ha na-eme atụmatụ ya.+ Abụ Ọma 56:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ogologo ụbọchị dum, ha na-emebi ihe niile gbasara m;Ihe niile ha na-eche n’echiche bụ ime m ihe ọjọọ.+
13 N’ihi na anụwo m akụkọ ọjọọ nke ọtụtụ ndị na-akọ,+Ụjọ dịkwa n’ebe niile.+Mgbe ha gbakọtara dị ka otu onye imegide m,+Ọ bụ iwepụ mkpụrụ obi m ka ha na-eme atụmatụ ya.+
5 Ogologo ụbọchị dum, ha na-emebi ihe niile gbasara m;Ihe niile ha na-eche n’echiche bụ ime m ihe ọjọọ.+