Abụ Ọma 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ ndị na-ekwu banyere mkpụrụ obi m, sị:“Chineke agaghị azọpụta ya.”+ Sila. Abụ Ọma 79:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka a mara n’etiti mba niile+Ọbọ ị ga-abọ maka ọbara ndị ohu gị a wụfuru.+
10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka a mara n’etiti mba niile+Ọbọ ị ga-abọ maka ọbara ndị ohu gị a wụfuru.+