1 Ihe E Mere 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+
16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+