Diuterọnọmi 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+ 2 Ihe E Mere 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị niile ahụ zukọtara wee kpebie+ ime ya ruo ụbọchị asaa ọzọ,+ ha wee jiri ọṅụ mee ya ụbọchị asaa.
16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+
23 Ndị niile ahụ zukọtara wee kpebie+ ime ya ruo ụbọchị asaa ọzọ,+ ha wee jiri ọṅụ mee ya ụbọchị asaa.