Jona 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ị tụbara m n’ala ala mmiri, n’etiti ogbu oké osimiri,+Oké osimiri wee kpuchie m.Oké mmali mmiri na ebili mmiri gị niile—n’elu m ka ha gafere.+
3 Mgbe ị tụbara m n’ala ala mmiri, n’etiti ogbu oké osimiri,+Oké osimiri wee kpuchie m.Oké mmali mmiri na ebili mmiri gị niile—n’elu m ka ha gafere.+