Abụ Ọma 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”“Jehova nke ụsụụ ndị agha—ọ bụ ya bụ Eze ahụ dị ebube.”+ Sila. Abụ Ọma 74:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Chineke bụ Eze m malite n’ogologo oge gara aga,+Onye na-eme ka e nwee nzọpụta dị ukwuu n’ime ụwa.+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+
12 Ma Chineke bụ Eze m malite n’ogologo oge gara aga,+Onye na-eme ka e nwee nzọpụta dị ukwuu n’ime ụwa.+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+