Abụ Ọma 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ị bụ Chineke m, nke bụ́ ebe m e wusiri ike.+Gịnị mere i ji jụ m?Gịnị mere m ji na-ejegharị ná mwute n’ihi mmegbu si n’aka onye iro?+ Abụ Ọma 74:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-eweso ìgwè atụrụ gị nke nọ n’ebe ịta nri gị iwe dị ọkụ?+
2 N’ihi na ị bụ Chineke m, nke bụ́ ebe m e wusiri ike.+Gịnị mere i ji jụ m?Gịnị mere m ji na-ejegharị ná mwute n’ihi mmegbu si n’aka onye iro?+
74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-eweso ìgwè atụrụ gị nke nọ n’ebe ịta nri gị iwe dị ọkụ?+