Aịzaya 54:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na a pụrụ iwepụ ugwu ukwu, ugwu nta pụkwara ịma jijiji,+ ma obiọma m agaghị esi n’ebe ị nọ pụọ,+ ọgbụgba ndụ m nke udo agaghịkwa ama jijiji,”+ ka Jehova, bụ́ Onye na-emere gị ebere,+ kwuru.
10 N’ihi na a pụrụ iwepụ ugwu ukwu, ugwu nta pụkwara ịma jijiji,+ ma obiọma m agaghị esi n’ebe ị nọ pụọ,+ ọgbụgba ndụ m nke udo agaghịkwa ama jijiji,”+ ka Jehova, bụ́ Onye na-emere gị ebere,+ kwuru.