Diuterọnọmi 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Amala jijiji n’ihi ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti unu,+ ọ bụ Chineke dị ukwuu ma dị egwu.+ Nehemaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,* Abụ Ọma 76:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-eweda mpako ndị ndú ala;+Ọ bụ onye ndị eze ụwa na-atụ egwu.+
21 Amala jijiji n’ihi ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti unu,+ ọ bụ Chineke dị ukwuu ma dị egwu.+
5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,*