Ndị Rom 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 bụrụkwa nna nke ụmụ e biri úgwù, ọ bụghị naanị nke ndị ahụ jidesiri ibi úgwù ike, kamakwa, nke ndị ahụ na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị na nzọụkwụ nke okwukwe ahụ nna+ anyị Ebreham nwere mgbe a na-ebibeghị ya úgwù. Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+
12 bụrụkwa nna nke ụmụ e biri úgwù, ọ bụghị naanị nke ndị ahụ jidesiri ibi úgwù ike, kamakwa, nke ndị ahụ na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị na nzọụkwụ nke okwukwe ahụ nna+ anyị Ebreham nwere mgbe a na-ebibeghị ya úgwù.
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+