Ọpụpụ 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.” Luk 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O bukwaara iko+ ahụ n’otu ụzọ ahụ mgbe ha risịrị nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ ahụ nke dabeere n’ọbara m,+ bụ́ nke a gaje ịwụpụ n’ihi unu.+ Jọn 11:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 ọ bụghịkwa naanị maka mba ahụ, kama ka o wee chịkọtakwa ụmụ Chineke ndị gbasasịrị agbasasị+ ka ha bụrụ otu.+
8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.”
20 O bukwaara iko+ ahụ n’otu ụzọ ahụ mgbe ha risịrị nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ ahụ nke dabeere n’ọbara m,+ bụ́ nke a gaje ịwụpụ n’ihi unu.+
52 ọ bụghịkwa naanị maka mba ahụ, kama ka o wee chịkọtakwa ụmụ Chineke ndị gbasasịrị agbasasị+ ka ha bụrụ otu.+