2 Samuel 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee zie ozi jụta banyere nwaanyị ahụ,+ otu onye wee sị: “Onye a ọ́ bụghị Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het?”+
3 Devid wee zie ozi jụta banyere nwaanyị ahụ,+ otu onye wee sị: “Onye a ọ́ bụghị Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het?”+