Abụ Ọma 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọdachi gbara m gburugburu ruo mgbe a na-apụghị ịgụta ha ọnụ.+Njehie m rikpuru m karịa otú m nwere ike ịhụ;+Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,+Adara m mbà n’obi.+
12 N’ihi na ọdachi gbara m gburugburu ruo mgbe a na-apụghị ịgụta ha ọnụ.+Njehie m rikpuru m karịa otú m nwere ike ịhụ;+Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,+Adara m mbà n’obi.+