Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 20:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ezi Chineke wee sị ya ná nrọ: “Mụ onwe m amarawokwa na ọ bụ n’obi ọcha gị ka i mere ihe a,+ mụ onwe m nọkwa na-egbochi gị imehie m.+ Ọ bụ ya mere na ekweghị m ka i metụ ya aka.+

  • Jenesis 39:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ọ dịghị onye dị ukwuu n’ụlọ a karịa m, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị, n’ihi na ị bụ nwunye ya.+ Olee otú m ga-esi mee oké ihe ọjọọ a wee mehie Chineke?”+

  • Levitikọs 5:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ọ bụ àjà ikpe ọmụma. Ọ bụ onye ikpe mara+ n’ihu Jehova.”

  • 2 Samuel 12:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Devid wee sị+ Netan: “Emehiewo m Jehova.”+ Netan wee sị Devid: “Jehova emewokwa ka mmehie gị gabiga.+ Ị gaghị anwụ.+

  • Luk 15:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Nwa ya nwoke wee sị ya, ‘Nna m, emehiewo m Chineke, mehiekwa gị.+ Erukwaghị m eru ka a kpọọ m nwa gị. Mee ka m bụrụ otu n’ime ndị i goro ọrụ.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya