Abụ Ọma 50:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eluigwe na-akọ ezi omume ya,+N’ihi na Chineke bụ Onyeikpe.+ Sila. Ndị Rom 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tụfịakwa! Kama ka Chineke bụrụ onye eziokwu,+ ọ bụ ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha,+ ọbụna dị ka e dere, sị: “Ka e wee gosi na ị bụ onye ezi omume n’okwu gị, ka i wee merie mgbe a na-ekpe gị ikpe.”+
4 Tụfịakwa! Kama ka Chineke bụrụ onye eziokwu,+ ọ bụ ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha,+ ọbụna dị ka e dere, sị: “Ka e wee gosi na ị bụ onye ezi omume n’okwu gị, ka i wee merie mgbe a na-ekpe gị ikpe.”+