Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.

  • 1 Samuel 25:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 N’aka nke ọzọ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel dị ndụ, onye gbochiri m ime gị ihe ọjọọ,+ a sị na i meghị ngwa wee bịakwute m,+ a garaghị enwe onye ga-afọdụrụ Nebal ma chi bọọ, ya bụ, onye ọ bụla bụ́ nwoke.”+

  • Abụ Ọma 26:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Ewepụkọtala mkpụrụ obi m na ndị mmehie,+

      Ewepụkọtakwala ndụ m na ndị ikpe ọbara mara,+

  • Ezikiel 33:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Mgbe m sịrị onye ajọ omume, ‘Gị onye ajọ omume, ị ghaghị ịnwụ!’+ ma i kwughị okwu iji dọọ onye ajọ omume ahụ aka ná ntị ka ọ hapụ ụzọ ya,+ ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya dị ka onye ajọ omume,+ ma n’aka gị ka m ga-ajụta ọbara ya.

  • Ọrụ Ndịozi 18:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ma mgbe ha nọ na-eguzogide ma na-ekwujọ ya,+ o fechara uwe+ ya wee sị ha: “Ka ọbara+ unu dị unu n’isi. Aka m dị ọcha.+ Site ugbu a gaa n’ihu, m ga-ejekwuru ndị mba ọzọ.”+

  • Ọrụ Ndịozi 20:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 N’ihi ya, akpọrọ m unu ka unu gbaa akaebe n’ụbọchị taa na aka m dị ọcha n’ebe ọbara+ mmadụ niile dị,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya