Ezikiel 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M ga-emeghe ọnụ gị mgbe m ga-agwa gị okwu, ị ga-asịkwa ha,+ ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Ka onye chọrọ ịnụ nụrụ,+ ka onye na-achọghị ịnụ ghara ịnụ, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+
27 M ga-emeghe ọnụ gị mgbe m ga-agwa gị okwu, ị ga-asịkwa ha,+ ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Ka onye chọrọ ịnụ nụrụ,+ ka onye na-achọghị ịnụ ghara ịnụ, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+