1 Samuel 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Samuel wee sị: “Àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị hà na-atọ Jehova ụtọ+ dị ka irube isi n’ihe Jehova kwuru? Lee! Irube isi+ dị mma karịa àjà,+ ịṅa ntị dịkwa mma karịa abụba+ ebule; Ilu 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ime ezi omume na ikpe ikpe ziri ezi na-adị Jehova mma karịa àjà.+ Hosia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ obiọma,+ ọ bụghị àjà;+ ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esurecha n’ọkụ.+
22 Samuel wee sị: “Àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị hà na-atọ Jehova ụtọ+ dị ka irube isi n’ihe Jehova kwuru? Lee! Irube isi+ dị mma karịa àjà,+ ịṅa ntị dịkwa mma karịa abụba+ ebule;
6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ obiọma,+ ọ bụghị àjà;+ ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esurecha n’ọkụ.+