Malakaị 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-anọdụkwa dị ka onye na-anụcha ihe na onye na-eme ka ọlaọcha dị ọcha,+ ọ ga-emekwa ka ụmụ Livaị dị ọcha;+ ọ ga-anụcha ha dị ka ọlaedo,+ nụchaakwa ha dị ka ọlaọcha, ha ga-aghọkwara Jehova ndị na-eweta onyinye inweta ihu ọma+ n’ezi omume.
3 Ọ ga-anọdụkwa dị ka onye na-anụcha ihe na onye na-eme ka ọlaọcha dị ọcha,+ ọ ga-emekwa ka ụmụ Livaị dị ọcha;+ ọ ga-anụcha ha dị ka ọlaedo,+ nụchaakwa ha dị ka ọlaọcha, ha ga-aghọkwara Jehova ndị na-eweta onyinye inweta ihu ọma+ n’ezi omume.