Ndị Rom 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ,+ kama nyenụ ọnụma ahụ ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ, ka Jehova kwuru.”+ 2 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Alegzanda+ onye na-akpụ ọla kọpa mere m ọtụtụ ihe ọjọọ—Jehova ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ihe ndị o mere si dị+—
19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ,+ kama nyenụ ọnụma ahụ ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ, ka Jehova kwuru.”+
14 Alegzanda+ onye na-akpụ ọla kọpa mere m ọtụtụ ihe ọjọọ—Jehova ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ihe ndị o mere si dị+—