Abụ Ọma 143:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+N’ihi na abụ m ohu gị.+
12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+N’ihi na abụ m ohu gị.+