2 Samuel 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, Devid zara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, wee sị ha: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye napụtara+ mkpụrụ obi m+ n’ahụhụ+ niile,
9 Otú ọ dị, Devid zara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, wee sị ha: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye napụtara+ mkpụrụ obi m+ n’ahụhụ+ niile,