Abụ Ọma 56:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-adabere na Chineke+ wee too okwu ya;M ga-adabere na Jehova wee too okwu ya.+ Abụ Ọma 119:160 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 160 Okwu gị dum bụ eziokwu,+Mkpebi ikpe gị niile ziri ezi na-adịru mgbe ebighị ebi.+