Abụ Ọma 36:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, obiọma* gị dị n’eluigwe;+Ikwesị ntụkwasị obi gị dị ruo n’ígwé ojii.+ Abụ Ọma 89:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 89 M ga-abụ abụ banyere obiọma* Jehova ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+M ga-eji ọnụ m mee ka a mara ikwesị ntụkwasị obi gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Abụ Ọma 103:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na dị ka eluigwe si dị elu karịa ụwa,+Otú ahụ ka obiọma o nwere n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ si dị elu.+
89 M ga-abụ abụ banyere obiọma* Jehova ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+M ga-eji ọnụ m mee ka a mara ikwesị ntụkwasị obi gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
11 N’ihi na dị ka eluigwe si dị elu karịa ụwa,+Otú ahụ ka obiọma o nwere n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ si dị elu.+