Abụ Ọma 62:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ mmadụ bụ n’ezie ume e kupụrụ ekupụ,+Ụmụ mmadụ bụ ebe mgbaba a na-apụghị ịtụkwasị obi.+Ọ bụrụ na a tụọ ha atụ̀, ha niile dị fere fere karịa ume e kupụrụ ekupụ.+ Abụ Ọma 118:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dị mma ịgbaba n’ime Jehova+Karịa ịtụkwasị mmadụ obi.+ Abụ Ọma 146:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+
9 Ụmụ mmadụ bụ n’ezie ume e kupụrụ ekupụ,+Ụmụ mmadụ bụ ebe mgbaba a na-apụghị ịtụkwasị obi.+Ọ bụrụ na a tụọ ha atụ̀, ha niile dị fere fere karịa ume e kupụrụ ekupụ.+
3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+