Matiu 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 mgbe ọ na-eziga ha Betlehem, ọ sịrị: “Gaanụ chọọ nwatakịrị ahụ nke ọma, mgbe unu chọtara ya, bịanụ kọọrọ m, ka mụ onwe m kwa wee gaa kpọọrọ ya isiala.”+
8 mgbe ọ na-eziga ha Betlehem, ọ sịrị: “Gaanụ chọọ nwatakịrị ahụ nke ọma, mgbe unu chọtara ya, bịanụ kọọrọ m, ka mụ onwe m kwa wee gaa kpọọrọ ya isiala.”+