Diuterọnọmi 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Hapụ m ka m laa ha n’iyi+ ma hichapụ aha ha n’okpuru eluigwe,+ ka m meekwa ka ị bụrụ mba dị ike, nke nwekwara ụba mmadụ karịa ha.’+ Matiu 25:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a ga-anwụ ọnwụ ebighị ebi,+ ma ndị ezi omume ga-enweta ndụ ebighị ebi.”+
14 Hapụ m ka m laa ha n’iyi+ ma hichapụ aha ha n’okpuru eluigwe,+ ka m meekwa ka ị bụrụ mba dị ike, nke nwekwara ụba mmadụ karịa ha.’+