Abụ Ọma 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ ọta nke gbara m gburugburu,+Ebube m+ na Onye na-ebuli isi m elu.+ Jeremaya 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ezie, ugwu nta na ọgba aghara nke dị n’ugwu ukwu+ dị iche iche bụ ụgha.+ N’ezie, nzọpụta Izrel dị n’aka Jehova bụ́ Chineke anyị.+
23 N’ezie, ugwu nta na ọgba aghara nke dị n’ugwu ukwu+ dị iche iche bụ ụgha.+ N’ezie, nzọpụta Izrel dị n’aka Jehova bụ́ Chineke anyị.+