Abụ Ọma 89:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze gị;+Obiọma na eziokwu na-abịa n’ihu gị.+ Ndị Rom 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma gịnị mere i ji ekpe nwanna gị ikpe?+ Ma ọ bụ, gịnị mere i jikwa elelị nwanna gị? N’ihi na anyị niile ga-eguzo n’ihu oche ikpe+ nke Chineke; Mkpughe 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ otu nnukwu ocheeze dị ọcha na onye nọ ọdụ na ya.+ Ụwa na eluigwe sikwa n’ihu ya gbapụ,+ ọ dịghịkwa ebe a hụrụ ha ga-adị.
10 Ma gịnị mere i ji ekpe nwanna gị ikpe?+ Ma ọ bụ, gịnị mere i jikwa elelị nwanna gị? N’ihi na anyị niile ga-eguzo n’ihu oche ikpe+ nke Chineke;
11 M wee hụ otu nnukwu ocheeze dị ọcha na onye nọ ọdụ na ya.+ Ụwa na eluigwe sikwa n’ihu ya gbapụ,+ ọ dịghịkwa ebe a hụrụ ha ga-adị.