1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+ Abụ Ọma 62:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, ọ bụ oké nkume m na nzọpụta m, ebe m dị elu e wusiri ike;+A gaghị eme ka m maa jijiji.+ Abụ Ọma 94:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe m sịrị: “Ụkwụ ga na-ama m jijiji,”+Jehova, obiọma* gị nọ na-akwado m.+ Abụ Ọma 121:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E nweghị ka ọ ga-esi kwe ka ụkwụ gị maa jijiji.+E nweghị ka Onye na-eche gị nche ga-esi roo ụra.+
9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+