Abụ Ọma 138:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, ndị eze niile nke ụwa ga-eto gị,+N’ihi na ha ga-anụworị okwu si n’ọnụ gị. Abụ Ọma 142:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mee ka mkpụrụ obi m si n’ụlọ mkpọrọ pụta+Ka m wee too aha gị.+Ka ndị ezi omume zukọta gburugburu m,+N’ihi na ị na-emeso m ihe n’ụzọ kwesịrị ekwesị.+
7 Mee ka mkpụrụ obi m si n’ụlọ mkpọrọ pụta+Ka m wee too aha gị.+Ka ndị ezi omume zukọta gburugburu m,+N’ihi na ị na-emeso m ihe n’ụzọ kwesịrị ekwesị.+