Ndị Ikpe 9:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Abimelek wee gbagoo n’Ugwu Zalmọn,+ ya na ndị niile so ya. Abimelek wee were anyụike o ji n’aka gbute otu alaka osisi, buru ya tụkwasị n’ubu ya wee gwa ndị so ya, sị: “Ihe unu hụrụ m mere—ngwanụ, meenụ ya!”+
48 Abimelek wee gbagoo n’Ugwu Zalmọn,+ ya na ndị niile so ya. Abimelek wee were anyụike o ji n’aka gbute otu alaka osisi, buru ya tụkwasị n’ubu ya wee gwa ndị so ya, sị: “Ihe unu hụrụ m mere—ngwanụ, meenụ ya!”+