2 Samuel 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mmadụ niile wee na-eserịta okwu n’ebo niile nke Izrel, na-asị: “Ọ bụ eze napụtara anyị n’ọbụ aka ndị iro anyị,+ ọ bụkwa ya mere ka anyị gbapụ n’ọbụ aka ndị Filistia; ugbu a, ọ gbapụwokwa n’ala a n’ihi Absalọm.+
9 Mmadụ niile wee na-eserịta okwu n’ebo niile nke Izrel, na-asị: “Ọ bụ eze napụtara anyị n’ọbụ aka ndị iro anyị,+ ọ bụkwa ya mere ka anyị gbapụ n’ọbụ aka ndị Filistia; ugbu a, ọ gbapụwokwa n’ala a n’ihi Absalọm.+