Ọpụpụ 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+ Ọpụpụ 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “M ga-ezipụ ụjọ m n’ihu gị,+ m ga-etinye ndị niile ị ga-abata n’etiti ha n’ọgba aghara, n’ezie, m ga-eme ka ndị iro gị niile si n’ihu gị gbaa ọsọ.+ Diuterọnọmi 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Taa, m ga-amalite itinye ụjọ gị na egwu gị n’ihu ndị dị iche iche nọ n’okpuru eluigwe, bụ́ ndị ga-anụ akụkọ banyere gị; ha ga-amakwa jijiji, nweekwa ihe mgbu n’ihi gị dị ka nke a na-enwe mgbe a na-amụ nwa.’+
16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+
27 “M ga-ezipụ ụjọ m n’ihu gị,+ m ga-etinye ndị niile ị ga-abata n’etiti ha n’ọgba aghara, n’ezie, m ga-eme ka ndị iro gị niile si n’ihu gị gbaa ọsọ.+
25 Taa, m ga-amalite itinye ụjọ gị na egwu gị n’ihu ndị dị iche iche nọ n’okpuru eluigwe, bụ́ ndị ga-anụ akụkọ banyere gị; ha ga-amakwa jijiji, nweekwa ihe mgbu n’ihi gị dị ka nke a na-enwe mgbe a na-amụ nwa.’+