Abụ Ọma 78:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Bụ́ ndị anyị na-adịghị ezoro ụmụ ha ezo,+Na-akọrọ ọbụna ọgbọ dị n’ihu ihe ndị a,+Bụ́ otuto Jehova na ike ya+Na ihe ndị dị ebube o mere.+
4 Bụ́ ndị anyị na-adịghị ezoro ụmụ ha ezo,+Na-akọrọ ọbụna ọgbọ dị n’ihu ihe ndị a,+Bụ́ otuto Jehova na ike ya+Na ihe ndị dị ebube o mere.+