Abụ Ọma 109:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ ga-eguzo n’aka nri nke ogbenye,+Iji zọpụta ya n’aka ndị na-ekpe mkpụrụ obi ya ikpe.