Diuterọnọmi 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Kama ọ bụ unu ka Jehova kpọọrọ ka ọ kpọpụta unu n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ n’Ijipt, ka unu bụrụ otu ndị ọ bụ naanị ya nwe+ dị ka ọ dị taa. Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya;+Jekọb bụ òkè o ketara.+ Abụ Ọma 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi ụtọ na-adịrị mba nke Jehova bụ Chineke ya,+Bụ́ ndị ọ họọrọ ịbụ ihe nketa ya.+ Jeremaya 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Òkè Jekọb+ adịghị ka ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ Izrel bụ mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+ Maịka 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị dị ka atụrụ,+ bụ́ ìgwè atụrụ nke ihe nketa gị, onye naanị ya bi n’oké ọhịa—n’ime ubi mkpụrụ osisi.+ Ka ha taa nri n’ala Beshan na Gilied+ dị ka n’oge dị anya gara aga.+
20 Kama ọ bụ unu ka Jehova kpọọrọ ka ọ kpọpụta unu n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ n’Ijipt, ka unu bụrụ otu ndị ọ bụ naanị ya nwe+ dị ka ọ dị taa.
16 Òkè Jekọb+ adịghị ka ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ Izrel bụ mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+
14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị dị ka atụrụ,+ bụ́ ìgwè atụrụ nke ihe nketa gị, onye naanị ya bi n’oké ọhịa—n’ime ubi mkpụrụ osisi.+ Ka ha taa nri n’ala Beshan na Gilied+ dị ka n’oge dị anya gara aga.+