Abụ Ọma 105:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha mere ka ha hụ ihe ịrịba ama ya,+Rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ham.+ Abụ Ọma 135:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O mere ihe ịrịba ama, rụọkwa ọrụ ebube n’ime gị, gị Ijipt,+N’ahụ́ Fero na n’ahụ́ ndị niile na-ejere ya ozi;+
9 O mere ihe ịrịba ama, rụọkwa ọrụ ebube n’ime gị, gị Ijipt,+N’ahụ́ Fero na n’ahụ́ ndị niile na-ejere ya ozi;+