Abụ Ọma 106:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee leda ala ahụ mara mma anya;+Ha enweghị okwukwe n’okwu ya.+ Ndị Hibru 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi nke a, m wesoro ọgbọ ahụ iwe wee sị, ‘Ha na-akpafu akpafu n’obi ha mgbe niile,+ ha onwe ha amaghịkwa ụzọ m.’+ Jud 5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Achọrọ m ichetara unu, n’agbanyeghị na unu maara ihe niile+ naanị otu mgbe, na ọ bụ ezie na Jehova zọpụtara otu ndị n’ala Ijipt,+ o mesịkwara bibie ndị na-egosighị okwukwe.+
10 N’ihi nke a, m wesoro ọgbọ ahụ iwe wee sị, ‘Ha na-akpafu akpafu n’obi ha mgbe niile,+ ha onwe ha amaghịkwa ụzọ m.’+
5 Achọrọ m ichetara unu, n’agbanyeghị na unu maara ihe niile+ naanị otu mgbe, na ọ bụ ezie na Jehova zọpụtara otu ndị n’ala Ijipt,+ o mesịkwara bibie ndị na-egosighị okwukwe.+