13 O wee ruo ná mgbede na nnụnụ kwel+ malitere ifedata wee kpuchie ebe ahụ ha mara ụlọikwuu, n’ụtụtụ ya kwa, igirigi kpuchiri ebe niile ha mara ụlọikwuu.+
32 Ndị Izrel wee bilie n’ehihie ahụ dum nakwa n’abalị ahụ dum nakwa n’echi ya niile na-anwụde nnụnụ kwel ndị ahụ. Onye nwụtara nke kasị nta nwụtara nke juru ihe ọ̀tụ̀tụ̀ homa+ iri, ha wee gbaa ha n’anwụ n’ebe niile gburugburu ebe ha mara ụlọikwuu.