Abụ Ọma 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Zipụ ìhè gị nakwa eziokwu gị.+Ka ha na-edu m.+Ka ha duru m rute n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+ Abụ Ọma 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E nwere osimiri nke mmiri ya na-eme ka obodo Chineke ṅụrịa ọṅụ,+Bụ́ nnukwu ụlọikwuu kasị nsọ nke Onye Kasị Elu.+
3 Zipụ ìhè gị nakwa eziokwu gị.+Ka ha na-edu m.+Ka ha duru m rute n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+
4 E nwere osimiri nke mmiri ya na-eme ka obodo Chineke ṅụrịa ọṅụ,+Bụ́ nnukwu ụlọikwuu kasị nsọ nke Onye Kasị Elu.+