2 Samuel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Agha nke dị n’etiti ụlọ Sọl na ụlọ Devid wee dịtee aka;+ Devid wee na-adịwanye ike,+ ma ụlọ Sọl nọ na-ada.+ 2 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa. 2 Samuel 22:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-eme ka ndị iro m gbaa ọsọ;+M ga-ebibikwa ndị kpọrọ m oké asị.+
3 Agha nke dị n’etiti ụlọ Sọl na ụlọ Devid wee dịtee aka;+ Devid wee na-adịwanye ike,+ ma ụlọ Sọl nọ na-ada.+
9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.