Abụ Ákwá 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Okpueze anyị kpu n’isi adapụla.+ Anyị efuola, n’ihi na anyị emehiewo!+ Abụ Ọma 74:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha atụbawo ebe nsọ gị n’ọkụ.+Ha emerụwo ụlọikwuu a kpọkwasịrị aha gị, merụọ ya ruo ala.+ Ezikiel 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Wepụ ákwà ahụ e kere ya n’isi, kpupụkwa okpueze ya.+ Nke a agaghị adịkwa otú ọ dịbu.+ Mee ka ọbụna onye dị ala dịrị elu,+ meekwa ka onye nke dị elu* dịrị ala.+
26 nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Wepụ ákwà ahụ e kere ya n’isi, kpupụkwa okpueze ya.+ Nke a agaghị adịkwa otú ọ dịbu.+ Mee ka ọbụna onye dị ala dịrị elu,+ meekwa ka onye nke dị elu* dịrị ala.+