2 Ihe E Mere 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee weghara obodo ndị e wusiri ike nke Juda+ ma mesịa rute Jeruselem.+ Jeremaya 52:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi dum gbara Jeruselem gburugburu.+ Abụ Ákwá 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova elodawo ebe obibi niile nke Jekọb, o nweghịkwara nke ọ bụla n’ime ha ọmịiko.+N’oké iwe ya, ọ kwatuwo ebe niile e wusiri ike+ nke ada bụ́ Juda.O mewo ka ọ daruo ala,+ o merụwo alaeze ya+ na ndị isi ya.+
14 Ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi dum gbara Jeruselem gburugburu.+
2 Jehova elodawo ebe obibi niile nke Jekọb, o nweghịkwara nke ọ bụla n’ime ha ọmịiko.+N’oké iwe ya, ọ kwatuwo ebe niile e wusiri ike+ nke ada bụ́ Juda.O mewo ka ọ daruo ala,+ o merụwo alaeze ya+ na ndị isi ya.+